Ekworo, Ikwo-ekworo Hụ kwa Ntaji-anya Dịka e jiri ya n’akwụkwọ nsọ nile, okwu ahụ ekworo nwere mpụtara abụọ: (1) ịdị-ọkụ na-inwe mmetụta nnyocha miri-emi banyere mmadụ ma-ọbụ ihe, na (2) ịdị ntaji-anya banyere mmadụ ma-ọbụ chee na onye-ọzọ ga-enweta uru ụfọdụ. I nwe ịdị-ọkụ na mmetụta nile Mụ onwe m Onye-nwe, abụ M Chineke ekworo, Ọpụ. 20:5 (Deut. 5:9; 6:15; Mosa. 11:22). M ga-ekwokwara aha nsọ m ekworo, Ezik. 39:25. Ekwoworo m Jerusalem na Zaiọn ekworo, Zek. 1:14. Ịdị ntaji-anya ma-ọbụ chee maka Ekworo bụ onụma nke nwoke, Ilu 6:32–35. Ekish malitere ikwoso nwa ya nwoke ekworo, Ita 9:7. Unu tufue ekworo na ụjọ nile, OznỌd. 67:10.