Ọrụ Hụ kwa Irube-isi, Nrube-isi, Rube-isi N’ime akwụkwọ-nso nile, ọrụ, ọrụ e kenyere, ọrụ dịịrị, otutu mgbe Onye-nwe na-enye ndị odibo ya. Dobe iwu-nsọ ya nile; n’ihi na nke a bụ ọrụ nile diri mmadụ, Ekl. 12:13. Ọbụ gịnị ka Onye-nwe chọrọ n’aka gị, ma ọbụghị nanị ime ihe ziri-ezi, Maịka 6:8. Anyị aghaghị irube-isi nye Chineke karịa mmadụ, Ọlndoz. 5:29. A pịara ha ihe ọpịpịa nke mkpagbu, ikwalite ha na ncheta nke ọrụ ha, Mosa. 1:17. Ọrụ nile nke ndị okenye, ndị nchu-aja, ndị nkuzi, na ndị ọkwa ụkọ dikọn ka a kọwara na, OznỌd. 20:38–67. Ndị nile ji ọkwa nchụ-aja ga-eleba anya n’ọrụ nile nke ezi na ụlọ, OznỌd. 20:47, 51. Ọrụ nile nke ndị otu nile mgbe ha mesịrị baptism ka a kọwara, OznỌd. 20:68–69. Ndị okenye nke m ga-echere nwa oge nta ka ndị m wee mara n’ụzọ zuru oke karia gbasara ọru ha, OznỌd. 105:10. Ka onye ọbụla mụta ọrụ nke ya, OznỌd. 107:99–100.