Dikọn Hụ kwa Ọkwa nchụ-aja nke Erọn Ọkpụkpọ-oku dị na ofufe Nzukọ-nsọ n’oge Onye-ozi Pọl (Ndị-Fil. 1:1; 1 Tim. 3:8–13) na otu ọkwa n’ime Ọkwa Nchụ-aja nke Eron (OznỌd. 20:38, 57–59; 84:30, 111; 107:85).