Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Lịmhaị


Lịmhaị

N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu eze ezi-omume nke ndị Nifaị na ala nke Nifaị; ọ bụụrụ nwa-nwoke nke Eze Noa (Mosa. 7:7–9). Eze Lịmhaị banyere n’ọgbụgba-ndụ ife Chineke (Mosa. 21:32). O dupụtara ndị ya site na-ịbụ oru ndị Leman na lọghachi na Zarahemla (Mosa. 22).

Bipụta