Nazaret
Ọtu ime obodo ntà n’etiti ugwu nile dị na mpaghara odida-anyanwụ nke Oke Osimiri Galili. Nazaret bụụrụ ebe obibi mbụ nke Jisus (Mat. 2:23). Jisus kụziri ihe n’ụlọ-nzukọ dị na Nazaret, na kwupụtara na ya emezuwo ibu amụma ahụ dị n’ime Aịsaịa 61:1–2 (Mat. 13:54–58; Mak 6:1–6; Luk 4:16–30).