Gọg
Otu eze nke Magọg. Ezikiel buru amụma na Gọg ga-abakpụ Israel n’agha n’oge ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Onye-nwe (Ezik. 38–39). Agha ọzọ, nke akpọrọ agha nke Gọg na Magọg, ga-adị na ọgwụgwụ nke Oge Jisus ga-abịa chịa otu puku afọ n’ụwa (Mkpu. 20:7–9; OznỌd. 88:111–116).