Kwagide, Nkwagide Hụ kwa Mụọ Nsọ Ịmasi mmadụ arụ ike ime ihe ma-ọbụ ghara ime ihe, nke ka nke site n’ike na-arụ ọrụ n’ime na ike nke Mụọ Nsọ. Mụọ nọ n’ime m na-akwagide m, Job 32:18. Ihụnanya nke Kraịst na-akwagide anyị, 2 Ndị-Kọ 5:14. Mụọ kwagidere m igbu Leban, 1 Nif. 4:10. Mụọ ahụ kwagidere m, Alma 14:11. A kwagidere m dịka Ọgbụgba-ndụ ahụ siri dị, Alma 60:34. Amarọn, ebe Mụọ Nsọ kwagidere ya zolitere akwụkwọ ndekọta nile ahụ, 4 Nif. 1:48. Nke ahụ na-esi n’elu abịa ka a ga-ekwu site na nkwagide nke Mụọ, OznỌd. 63:64.