Zakaraịa Hụ kwa Elizabet; Jọn ome baptism N’ime Testament Ọhụrụ, nna nke Jọn ome baptism. Zakaraịa jidere ọkwa ọrụ nke onye nchụ-aja, na rụkwara ọrụ n’ime temple. Mụọ-ozi Gebriel kwere Zakaraịa na nwunye ya Elizabet nkwa otu nwa-nwoke, Luk 1:5–25 (OznỌd. 27:7). Ire ya wee tọghepụ, Luk 1:59–79. E gburu Zakaraịa n’agbata temple na ebe ichu-aja, Mat. 23:35 (Luk 11:51).