Nchekwube Hụ kwa Kwere, Nkwenye; Ntụkwasị-obi; Okwukwe Inwe nkwesi ike, kwere, ntụkwasị-obi, ma-ọbụ okwukwe n’ihe nke ka nke, Chineke na Jisus Kraịst. Ọ dị mma ịtụkwasị Onye-nwe obi karịa itinye nchekwube na mmadụ, Abụọma 118:8. Onye-nwe ga-abụ nchekwube gị, Ilu 3:26. Mgbe Kraịst ga-apụta ìhè, anyị ga-enwe nchekwube, 1 Jọn 2:28. Ndị ajọọ Nifaị tufuru ntụkwasị-obi nke ụmụ ha, Jekọb 2:35. mgbe ahụ ka chekwube gị ga-esi ike n’iru Chineke, OznỌd. 121:45.