Benjamịn, Nwa-nwoke nke Jekọb
N’ime Testament Ochie, nwa-nwoke nke abụọ nke Jekọb na Rechel (Jen. 35:16–20).
Agburu Benjamịn
Jekọb wee gọzie Benjamịn (Jen. 49:27). Ndị agburu Benjamịn bụ ebo dike n’agha. Mmadụ abụọ ndị Benjamịn di mkpa bụ Sọl, eze nke mbụ Israel (1 Sam. 9:1–2), na Pọl, Onye-ozi nke Testament Ọhụrụ (Ndị-Rom 11:1).