Mataịas Hụ kwa Onye-ozi—Nhọpụta Ndị-ozi Onye ahụ a họọrọ ka e dochie Judas Iskariọt dịka onye otu Ọnụ-ọgụgụ-juru-aka nke Ndi-ozi Iri na Abụọ (Ọlndoz. 1:15–26). Ọ bụbuuru otu onye na-eso ụzọ n’ozuzu oge nile nke ije-ozị n’arụ na-anwụ anwụ nke Jisus (Ọlndoz. 1:21–22).