Smith, Joseph Ukwu
Nna nke Onye-amụma Joseph Smith. A mụrụ ya na 12 Julaị 1771. Ọ lụrụ Lucy Mack, ha mụtakwara ụmụ itoolu (A—JS 1:4). Joseph ghọrọ onye kwere-ekwe kwesịrị ntụkwasị obi na mweghachi nke ụbọchị-ikpeazụ na Onye-isi ezi na ụlọ nke mbụ nye Nzukọ-nsọ. Ọ nwụrụ na 14 Septemba 1840.