Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Ugwu Olive


Ugwu Olive

Otu ugwu dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke ndagwurugwu Kidron, mpaghara owụwa anyanwụ nke Jerusalem. Na mkpọda nile nke mpaghara ọdịda anyanwụ nke ya, nso nso n’íkè ya ka ogige-ubi Getsamane dị. Betfagi na Betani dị n’elu na mkpọda mpaghara ọwụwa anyanwụ ya. Ugwu a bụụrụ ebe ọtụtụ ihe mere eme nke Bible mere (Mat. 24:3) na ga-abụ kwa ebe dị mkpa n’ihe omume nile nke ụbọchị ndị ikpe-azụ (Zek. 14:3–5; OznỌd. 45:48–54; 133:20).