Kanọn
Nchịkọta akwụkwọ nile dị nsọ nwere ikike a nabatara. Na Nzukọ nke Jisus Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a, akwụkwọ kanọn nile ka a na-akpọ ọkọlọtọ nlere anya na ọ gụnyere Testament Ochie na nke Ọhụrụ, Akwụkwọ nke Mọmọn, Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile, na Ọla Pel nke Oke Ọnụ-ahịa.