Woodruff, Wilford Hụ kwa Akwụkwọ-ngosipụta-uche; Ima ọkwa nke ụlọ-ọrụ—1 Onye-isi nduzi nke anọ nke Nzukọ-nsọ na-eso mweghachi azụ nke ozi-ọma ahụ site n’aka Onye-amụma Joseph Smith. A mụrụ ya n’afọ 1807 ọ nwụkwara n’afọ 1898. A kpọrọ ya ka o mejupụta ọnọdụ n’ime Kansụl nke Iri na Abụọ ahụ, OznỌd. 118:6. Ọ nọọrọ, n’etiti mụọ nile a họrọ ahọ ndị e dobere ka ha pụta n’ozuzu oge nile akara aka, OznỌd. 138:53. Natara mkpughe ịkwụsị ịlụ ọtụtụ ndị nwunye n’ime Nzukọ-nsọ, OznỌd. IỌỤ—1.