Ezigbo omume Hụ kwa Ike; Izu-oke; Ịdị-ọcha mmekọrịta Izu-oke na ịdị oke mma nke mụọ ime ihe ọma, ike na ume (Luk 8:46), ma-ọbụ e nweghị ntụpọ nke mmekọrịta (Moro. 9:9). Nwanyị na-ejide onwe ya nke ọma ka ị bụ, Rut 3:11. Onye nwere ọbu-aka abụọ dị ọcha na obi na-enweghị ntụpọ ga-eguzo n’ebe nsọ nke Onye-nwe, Abụọma 24:3–4. Nwanyị na-ejide onwe ya nke ọma bụ okpu-eze di ya, Ilu 12:4. Nwanyị na-ejide onwe ya nke-ọma, ọnụ ahịa ya karịrị ruby nke ukwu, Ilu 31:10–31. Tụkwasị n’ọkwukwe gị, ezi-omume, 2 Pita 1:5 (OznỌd. 4:6). Nwalee ezigbo omume nke okwu nke Chineke, Alma 31:5. Ka ezigbo omume chọọ echiche gị nile mma na-agwụghị agwụ, OznỌd. 121:45. Anyị kweere n’ime ezigbo omume, Ndep. Ok 1:13 (Ndị-Fil. 4:8).