Moronaịha, Nwa-nwoke nke onye ochị-agha Moronaị Onye ọchị-agha onye ezi-omume ndị Nifaị n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn (ihe dika afọ 60 tutu a mụọ Kraịst). Moronaị nyefere ọchịchị nke ndị agha nile n’aka nwa ya nwoke. Moronaịha, Alma 62:43. Weghaara onwunwe nke obodo ukwu nke Zarahemla, Hil. 1:33. O wetara ndị Leman na nchegharị ma nwetaghachi nchịkọta nke ala ahụ, Hil. 4:14–20.