Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Naomi


Naomi

N’ime Testament Ochie, otu nwanyị ezi-omume na nwunye nke Elimelek (Rut 1–4). Elimelek na Naomi kpọọrọ ezi na ụlọ ha gaa Moab iji gbanarị ụnwụ. Mgbe Elimelek na ụmụ ya ndịkom abụọ nwụsịrị, Naomi laghachiri na Betlehem ya na nwunye nwa ya nwoke Rut.

Bipụta