Igosipụta ihe dị iche, Onyinye nke Hụ kwa Onyinye nile nke Mụọ Ịghọta ma-ọbụ mara ihe site n’ike nke Mụọ. Onyinye nke Igosipụta ihe dị íche bụ otu n’ime onyinye nile nke mụọ. O gụnyere I mara maka ime ezi omume nke ndị mmadụ na isi mmalite na mpụtara nke ịpụta ihe nile nke mụọ. Mmadụ na-ele ihe anya n’arụ, mana Onye-nwe na-ele n’obi, 1 Sam. 16:7. Ahụhụ na-adịrị ha bụ ndị na-akpọ ihe ọjọọ ezi ihe, Aịsa. 5:20 (2 Nif. 15:20). Ihe nile nke Chineke ka a na-egosipụta ihe dị iche site na mụọ, 1 Ndị-Kọ 2:14. Ndị ụfọdụ ka e nyere onyinye igosipụta mụọ dị iche iche, 1 Ndị-Kọ 12:10. Amọn nwere ike igụta echiche ya nile, Alma 18:18, 32. Olu-okwu ntakịrị ahụ dụpuru ndị ahụ nụrụ ya, 3 Nif. 11:3. Ka unu ghara ịbụ ndị eduhiere, chọsie nụ onyinye nile nke kachasị mma ike, OznỌd. 46:8, 23. Ndị ndu nile nke Nzukọ-nsọ ka e nyere ike ị ghọta onyinye nile nke mụọ, OznỌd. 46:27. Arụ ahụ nke jupụtara n’ìhè ga-aghọta ihe nile, OznỌd. 88:67. Moses hụkwara ụwa, na-aghọta ha site na mụọ nke Chineke, Moses 1:27.