Nwanyị-isi-mkpe Hụ kwa Ọdịmma Onye nwanyị nke di ya nwụworo ma ọ lụgharịbeghị di. Nwa mgbei na nwanyị isi-mkpe ga-abịa ma ga-erikwa ihe, Deut. 14:29. Nwanyị a bụ ogbenye nke di ya nwụrụ atụbawo ihe nile o nwere, Mak 12:41–44. Leta ụmụ mgbei na ndị nwanyị isi-mkpe n’ime mkpagbu ha nile, Jemes 1:27. Onye-nwe ga-abụ onye aka-ebe egbughị oge megide ndị na-akpagbu nwanyị-isi-mkpe, 3 Nif. 24:5 (Zek. 7:10). Ndị nwanyị isi mkpe na ụmụ mgbei kwesịrị ka e lekọta ha, OznỌd. 83:6 (OznỌd. 136:8).