Ndị-otu-Kraịst Hụ kwa Onye n’eso ụzọ; Onye-nsọ Aha e nyere ndị nile kwere na Jisus Kraịst. N’agbanyeghị na a na-eji okwu a n’uwa nile, Onye-nwe e nyewo ndị na-eso Kraịst n’ezi-okwu ọkwa ịbụ Ndị-nsọ (Ọlndoz. 9:13, 32, 41; 1 Ndị-Kọ 1:2; OznỌd. 115:4). Ndị na-eso ụzọ ka a kpọrọ Ndị-otu-Kraịst, Ọlndoz. 11:26. Ọbụrụ na Onye ọbụla a taa ahụhụ dịka Onye-otu-Kraịst, ka ihere ghara ime ya, 1 Pita 4:16. N’ihi ọgbụgba-ndụ ahụ, unu ka a ga-akpọ ụmụ nke Kraịst, Mosa. 5:7. Ndị nile kwere n’ezi-okwu ka a kpọrọ Ndị-otu-Kraịst site na ndị ahụ na-abụghị nke Nzukọ-nsọ, Alma 46:13–16.