Eke na Ogwurugwu
Akara ahụ ma-ọbụ ihe aka-ebe nke ọgbụgba-ndụ Chineke na Noa (Jen. 9:13–17) NAJS, Jen. 9:21–25 na-akọwa na ọgbụgba-ndụ ahụ gụnyere nkwa ahụ na a gaghị eji ide mmiri kpuchie ụwa ọzọ, na Zaịọn nke Inọk ga-alọghachi, nakwa n’Onye-nwe ga-abịa ọzọ ibiri n’elu ụwa.