Noa, Nwa-nwoke nke Zinịf Otu ajọọ eze n’ime Akwụkwọ nke Mọmọn. Ọ chịrị otu ọgbakọ ndị Nifaị n’ime ala nke Nifaị. Noa mere ọtụtụ mmehie, Mosa. 11:1–15. O nyere iwu ka e gbuo onye amụma Abịnadaị, Mosa. 13:1 (Mosa. 17:1, 5–20). E regburu Noa site n’ọkụ, Mosa. 19:20.