Kọriantọn Hụ kwa Alma, Nwa-nwoke nke Alma N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, otu nwa-nwoke nke Alma, nwa-nwoke ahụ nke Alma. Ọ gara n’obodo ndị Zorọm, Alma 31:7. Hapụrụ ije-ozị ahụ, gaa sowe onye akwụna-kwụna, Alma 39:3. Alma nyere ya ntụzi-aka banyere ọnọdụ ịdị ndụ mgbe mbilite n’ọnwụ gasịrị, na aja mgbaghara mmehie ahụ, Alma 39–42. A kpọrọ ya ka o kwusaa ozi-ọma ọzọ, Alma 42:31. Jere n’ala dị na mpaghara elu-elu, n’ime ụgbọ mmiri, Alma 63:10.