Onye-ọzụzụ-atụrụ ọma Hụ kwa Jisus Kraịst Jisus Kraịst bụ Onye-ọzụzụ-atụrụ Ọma ahụ. N’ụzọ akara, ndị nile na-eso ya dị ka atụrụ nke Jisus na-azụ. Onye-nwe bụ onye-ozụzụ atụrụ m, Abụọma 23:1. Dịka onye-ọzụzụ-atụrụ ka ọ ga-azụ igwe atụrụ ya, Aịsa. 40:11. Otua ka m ga-achọpụta atụrụ nke m, Ezik. 34:12. Abu m onye-ọzụzụ-atụrụ ọma ahụ, Jọn 10:14–15. Jisus bụ nnukwu onye-ọzụzụ-atụrụ nke atụrụ ahụ, Ndị-Hib. 13:20. Ọ ga-agụ atụrụ ya ọnụ ma ha ga-ama ya, 1 Nif. 22:25. Onye-ọzụzụ-atụrụ ọma na-akpọ unu n’aha nke ya nke bụ Kraịst, Alma 5:38, 60. A ga-enwe otu ogige atụrụ na otu onye-ọzụzụ-atụrụ, 3 Nif. 15:21 (Jọn 10:16).