Ihazi ọmụmụnwa Hụ kwa Ezi-na-ụlọ; Lụọ Alụlụ, Ọlụlụ di na nwunye Ihazi ọnụ ọgụgụ ụmụ nke mmadụ abụọ nọ na alụlụ ga-amụta site na-ibelata ma-ọbụ igbochi ịtụ ime. Mịa nụ mkpụrụ, baanụ ụba, ma juputa ụwa, Jen. 1:28 (Moses 2:28). Ụmụ bu ihe nketa nke Onye-nwe, Abụọma 127:3–5. Ezi na Ulo Lihaị ga-azụlitere Onye-nwe mkpụrụ nke afọ, 1 Nif. 7:1. Ọlụlụ di na nwunye bụ ihe Chineke chiri echichi nye mmadụ, OznỌd. 49:15–17. Ndị ebuliworo elu ga-anata uju na ngan’iru nke ịmịta mkpụrụ ruo mgbe nile, OznỌd. 132:19, 63.