Ebe-obibi Hụ kwa Ezi-na-ụlọ Ebe-obibi kwesịrị ịbụ etiti nke ozi-ọma na ihe omume nile nke ezi na ụlọ. Nwoke ga-abụ onye nwere onwe n’ụlọ ya ime ka nwunye ya n̄ụrịa on̄u, Deut. 24:5. O wee zilaga ya n’ụlọ ya, Mak 8:26. Ka ụmụ-ntakịrị mụta ịsọpụrụ Chineke na ezi na ụlọ, 1 Tim. 5:4. Bụrụ nụ ndị uche ha zuru oke, ndị dị ọcha mmekọrịta, ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ, Taịtọs 2:5. Gaa n’ụlọ unu nile ma tụgharịa uche n’ihe nile nke m kwuworo, 3 Nif. 17:2–3. Agbara m ha ume ka ha lụọ ọgụ maka ndị nwunye ha na ụmụ ha, na ụlọ ha nile, na ebe-obibi ha nile, Mọm. 2:23. Ndị bụ nna ka a na-enye iwu ka ha rụsị ọrụ ike karịa ma nwee mmetụta n’ụlọ, OznỌd. 93:43–44, 48–50.