Ntamu Hụ kwa Nnupụ-isi Ime mkpesa n’iwe na mkpesa megide nzube nile nke Chineke, atụmatụ ya nile ma-ọbụ nke ndị odibo ya. Ndị ahụ wee tamuo ntamu megide Moses, Ọpụ. 15:23–16:3. Ndị Juu na-atamu ntamu megide Jisus, Jọn 6:41. Leman na Lemuel tamuru ntamu n’ọtụtụ ihe, 1 Nif. 2:11–12 (1 Nif. 3:31; 17:17). A tamula n’ihi ihe nile n’ihụbeghi, OznỌd. 25:4.