Gebriel Hụ kwa Meri, Nne nke Jisus; Mụọ-ozi nile; Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible Otu onye mụọ-ozi e zigaara Daniel (Dan. 8:16; 9:21), Zakaraịa (Luk 1:11–19; OznỌd. 27:7), Meri (Luk 1:26–38), na ndị ọzọ (OznỌd. 128:21). Onye-amụma Joseph Smith gosịrị na Gebriel bụ Onye-amụma Noa nke Testament Ochie.