Iwu nke obodo ọha kwadoro Hụ kwa Iwu; Ọchịchị N’ime ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile, “Iwu nke Obodo ọha kwadoro” na-atụnyere iwu ala Yunaited Steeti nile nke Amerika nke nwere nkwalite dị nsọ iji kwadobe ụzọ maka mweghachi nke ozi-ọma ahụ. Ọdị mma inwe mmasị n’iwu ahụ nke bụ iwu nke Obodo ọha kwadoro, OznỌd. 98:5–6. Onye-nwe emewo ka e hiwe iwu nke Obodo ọha kwadoro, OznỌd. 101:77, 80.