Kolab Kpakpando ahụ dịkachasịrị oche-eze Chineke nso (Abr. 3:2–3, 9). Abraham wee hụ Kolab na kpakpando nile, Abr. 3:2–18. Oge nke Onye-nwe dịka otu oge nke Kolab sịrị dị, Abr. 3:4, 9 (Abr. 5:13).