Barabas Aha nwoke ahụ a tọhapụrụ kama Jisus n’oge mkpọgide n’obe. Barabas bụ onye mkpalite ọgba-aghara, ogbu-mmadụ na onye-ori (Mat. 27:16–26; Mak 15:6–15; Luk 23:18–25; Jọn 18:40).