Ajọọ omume, Omume n’ezighị-ezi Hụ kwa Ajọọ, Ajọọ omume; Ezi-omume, Ime ezi-omume; Inyi, Iru-inyi; Mmehie; Ndụ n’eyighị Chineke Ajọọ ndị mmadụ na-ezighị-ezi ndị na-ahụghị Chineke n’anya ma-ọbụ ihe nile nke Chineke na ndị na-adịghị akwado ọrụ ya. Ndị ajọọ omume agaghị eketa ala-eze Chineke, 1 Ndị-Kọ 6:9–10. Ndị ahụ nwere mmasị n’ajọọ-omume ka a mara ikpe ọkụ ala mụọ, 2 Ndị-Tes. 2:12. Jisus Kraịst nwere ike ịsachapụ anyị site n’ajọọ-omume nile, 1 Jọn 1:9. Onye eze na-ezighị-ezi na-eduhie ụzọ nile nke ezi-omume nile, Mosa. 29:23. Ntọ-ala nke mbibi ka a tọrọ site n’ezighị-ezi nke ndị ọka-iwu na ndị-ikpe nile, Alma 10:27. E zipụrụ m unu ịkatọ ndị ụwa maka ajọọ-omume ha nile, OznỌd. 84:87. Mkpụrụ-obi ka a ga-edorịrị nsọ site n’ajọọ-omume nile, OznỌd. 88:17–18. Ụdị okike nke ọ fọdụrụ nta kịrị ọbụrụ mmadụ nile bụ ịmalite ịchị ọchịchị ajọọ-omume, OznỌd. 121:39.