Epekele nile
Na mgbe ochie ụfọdụ ọdịnala dere akụkọ ha nile na akụkọ ndekọta ha nile n’elu epekele ọla nile, dịka o dịịrị n’ọnọdụ nke Akwụkwọ nke Mọmọn. Maka ịmata kwa karịa, hụ “otu nkenke nkọwa banyere Akwụkwọ nke Mọmọn” n’ime ibe akwụkwọ nile nke mmalite nke Akwụkwọ nke Mọmọn.