Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Smith, Hyrum


Smith, Hyrum

Otu nwanne nwoke nke ka-adị okenye na onye mmekọrịta ihe kwesịrị ntụkwasị obi nke Joseph Smith. A mụrụ Hyrụm na 9 Februarị 1800. O jere ozi dịka onye enyem-aka nke Joseph n’Isi Nduzi nke Nzukọ-nsọ, ya na kwa ịbụ onye-isi ezi na ụlọ nke abụọ nke Nzukọ-nsọ. Na 27 Jun 1844, ọ ghọrọ otu onye e gburu n’ihi okwukwe tinyere Joseph n’ime Ụlọ-Mkpọrọ Carthage.