Ntụzi-aka nile, iwu-nsọ nile, ma-ọbụ ozi sitere na Chineke. Ụmụ nke Chineke nwere ike inata okwu ya n’olu ya site na mkpughe site na Mụọ ahụ ma-ọbụ site n’aka ndị odibo ya ọ họọrọ ahọ (OznỌd. 1:38 ).
Okporo igwe ahụ bụ okwu nke Chineke nke dugara n’osisi nke ndụ ahụ, 1 Nif. 11:25 (1 Nif. 15:23–25 ).
Unu karịrị ihe mmetụ, na okwu ya emetughị unu n’obi, 1 Nifaị 17:45–46 .
Ahụhụ ga-adịrị ya bụ onye ga-ajụ okwu Chineke, 2 Nif. 27:14 (2 Nif. 28:29 ; Ita 4:8 ).
Na-aga nụ n’iru, na-eri oriri n’elu okwu nke Kraịst, 2 Nif. 31:20 (2 Nif. 32:3 ).
N’ihi ekweghị-ekwe ha, ha enweghị ike ịghọta okwu nke Chineke, Mosa. 26:3 (Alma 12:10 ).
Ha enyochasiworị akwụkwo-nsọ ike, ka ha wee mata okwu nke Chineke, Alma 17:2 .
Nwalee ezigbo-omume nke okwu Chineke, Alma 31:5 .
Alma tụnyere okwu nke Chineke nye otu mkpụrụ akụkụ, Alma 32:28–43 .
Ihe ọbụla ha ga-ekwu mgbe ha nwere nkwalite nke Mụọ Nsọ ga-abụ okwu nke Onye-nwe, OznỌd. 68:4 .
Bie ndụ site n’okwu ọbụla nke sitere n’ọnụ Chineke pụta, OznỌd. 84:44–45 .