Nịkọdimọs Hụ kwa Ndị Farisi N’ime Testament Ọhụrụ, otu onye ọchịchị ezi-omume ndị Juu (ikekwe site na ndị Sanhedrin) na onye Farisii (Jọn 3:1). O kwuuru Jisus okwu n’abali, Jọn 3:1–21. O mere mgbochi maka Kraịst nye ndị Farisii, Jọn 7:50–53. O wetara ude na-esi isi ụtọ n’olili Jisus, Jọn 19:39–40.