Ajọọ, Ajọọ omume Hụ kwa Ajọọ omume, Omume n’ezighị-ezi; Inyi, Iru-inyi; Mmehie; Ndụ n’eyighị Chineke; Ọchịchịrị nke Mụọ Ihe ọjọọ, oke ajọọ omume, e, rubeghị-isi nye iwu-nsọ nile nke Chineke. M ga-esikwa an̄aa mee oke ihe ọjọọ nke a, ma mehie megide Chineke? Jen. 39:7–9. Onye-nwe dị anya n’ebe ndị ajọọ omume nọ; ma ekpere ndị ezi-omume ka ọ na-anụ, Ilu 15:29. Mgbe ndị ajọọ omume na-achị ndị mmadụ ahụ na-eru-uju, Ilu 29:2 (OznỌd. 98:9). Wezuga nụ ajọọ mmadụ ahụ site n’etiti unu, 1 Ndị-Kọ 5:13. Anyị na-agba mgba imegide mụọ nke ajọọ ihe dị n’ebe nile dị elu, Ndị-Efe. 6:12. Pụta nụ site n’etiti ndị ajọọ mmadụ, ma ebitula ihe ha nile na-adịghị-ọcha aka, Alma 5:56–57 (OznỌd. 38:42). Nke a bụ ọnọdụ ikpe-azụ nke ndị ajọọ omume, Alma 34:35 (Alma 40:13–14). Ajọọ omume adịghị mgbe ọ bụ an̄ụrị, Alma 41:10. Ọ bụ site n’aka ndị ajọọ omume ka-a ga-ata ndị ajọọ omume ahụhụ, Mọm. 4:5 (OznỌd. 63:33). N’oge awa ahụ ka nkewapụ nke ndị ezi-omume na ndị ajọọ-mmadụ ga-abịazu, OznỌd. 63:54. Otu a kwa ka ọgwụgwụ nke ndị ajọọ mmadụ ga-esi bịa, JS—Mat. 1:55.