A BỤ M Hụ kwa Jehova; Jisus Kraịst Otu n’ime aha nile nke Onye-nwe Jisus Kraịst. Chineke wee sị Moses, A bụ M ihe M’bụ, Ọpụ. 3:14–15. Mụ onwe m bụ Onye-nwe, Ọpụ. 6:2–3. Mgbe a ka mụghị Abraham A bụ m, Jọn 8:56–59. Gee nti n’olu nke Jisus Kraịst, Nnukwu A bụ m ahụ, OznỌd. 29:1 (OznỌd. 38:1; 39:1).