Izu-oke Hụ kwa Ezi-omume, Ime ezi-omume; Ịkwụ-ọtọ, Kwụ-ọtọ Ime ezi-omume, ịkwụ-ọtọ na-ịdị ezigbo. Ruo mgbe m ga-anwụ, a gaghị e si n’ebe m nọ wezuga izụ-oke m, Job 27:5. Onye ezi-omume na-ejegharị na izu-oke ya, Ilu 20:7. Ha bụụrụ ndịkom ndị kwesịrị ntụkwasị-obi mgbe nile n’ihe ọbụla e tinyere ha n’aka, Alma 53:20. Onye-nwe hụrụ Hyrum n’anya n’ihi izu-oke nke obi ya, OznỌd. 124:15.