Williams, Fredrick G. Otu onye-ndu izizi nke Nzukọ-nsọ e weghachiri azụ onye jere-ozi maka otu oge dịka onye ndụmọdụ na Ndị-isi nduzi nke Okwa Nchụ-aja dị-elu (OznỌd. 81; 90:6, 19; 102:3).