Sisa N’ime Testament Ọhụrụ Sisa bụ akara e jiri mara ụfọdụ ndị eze nnukwu mba Rom. Ọbụ akara e jiri n’ime akwụkwọ-nsọ nile mee nnọchite anya ọchịchị nke ụwa ma-ọbụ ike. Nye Sisa ihe nile bụ nke Sisa, Mat. 22:21 (Mak 12:17; Luk 20:25; OznỌd. 63:26).