Ndị-ori Gadiantọn Hụ kwa Ntụgwa nzuzo nile N’ime Akwụkwọ nke Mọmọn, òtù ndị-ori nke otu ajọọ mmadụ nke onye Nifaị a na-akpọ Gadiantọn chọpụtara. Otu ha nwere ntọ-ala n’elu ihe nzuzo na ịn̄ụ-iyi nile nke Setan. Gadiantọn kpatara mbibi nke mba ndị Nifaị, Hil. 2:12–13. Ekwensu nyere Gadịantọn ịn̄ụ iyi nzuzo nile, na ọgbụgba-ndụ nile, Hil. 6:16–32. Ihe Ntụgwa nzuzo nile wetara mbibi nke mba Jared, Ita 8:15–26.