Ụbọchị ndị ikpe-azụ Hụ kwa Ihe iriba-ama nke oge nile; Ọbịbịa nke ugboro abụọ nke Jisus Kraịst Oge nke anyị bi n’ime ya. Ụbọchị nile ahụ (ma-ọbụ ọgbọ oge a kara-aka) nanị tutu ọbịbịa ugboro abụọ nke Onye-nwe. A na m agwa unu ihe ga-adakwasị unu n’ụbọchị ndị ikpe-azụ, Jen. 49:1. Onye mgbapụta ga-ebili ọtọ n’elu ala n’ụbọchị ikpe-azụ, Job 19:25. N’ụbọchị ndị ikpe-azụ, ụlọ nke Onye-nwe ga-eguzosi-ike, Aịsa. 2:2. N’ụbọchị ndị ikpe-azụ oge dị oke-egwu ga-abịa, 2 Tim. 3:1–7. Ndị-ọchị nke ụbọchị ikpe-azụ ga-agọnarị Ọbịbịa nke Ugboro Abụọ, 2 Pita 3:3–7. Ana m eburu gị amụma gbasara Ụbọchị ndị ikpe-azụ, 2 Nif. 26:14–30. Otua ka a ga-akpọ Nzukọ-nsọ m n’ụbọchị ndị ikpe-azụ, ọbụna Nzukọ nke Jisus Kraịst nke Ndị-nsọ Ụbọchị-Ikpeazụ a, OznỌd. 115:4. Kraịst ga-abịa n’ụbọchị ndị ikpe-azụ, Moses 7:60.