Ntị Hụ kwa N̄aa-ntị N’ime akwụkwọ-nsọ nile ntị ka a na-ejikarị dịka akara nke mmadụ inwe ike ịnụ na ghọta ihe nile nke Chineke. Ha nwere ntị nile ma ha adighị anụ ihe, Abụọma 115:6. Onye-nwe na-akpọte ntị m ịnụ ihe, Aịsa. 50:4–5 (2 Nif. 7:4–5). Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụ, Mat. 11:15. Ntị ha kpọchiri ịnụ ihe, Mat. 13:15 (Moses 6:27). Anya ahụbeghị, nti anụghị kwa ihe nile Chineke doziiri ndị hụrụ ya n’anya, 1 Ndị-Kọ 2:9 (OznỌd. 76:10). Ekwensu na-agbanyere ha izuzu na ntị ha nile, 2 Nif. 28:22. Meghee ntị unu nile ka unu wee nụrụ, Mosa. 2:9 (3 Nif. 11:5). A kpọrọ m ọtụtụ oge, ma achọghị m inụ, Alma 10:6. Gee ntị n’okwu m nile, Alma 36:1 (Alma 38:1; OznỌd. 58:1). Ọdịghị ntị nke na-agaghị anụ, OznỌd. 1:2. A na-emeghe nti nile site na-iweda onwe n’ala na ekpere, OznỌd. 136:32.