Bịa Hụ kwa Irube-isi, Nrube-isi, Rube-isi; Onye n’eso ụzọ N’ime akwụkwọ nsọ nile, irute mmadụ nso site na-iso ma-ọbụ irube isi dịka ọ dị na nkebi ahịrị okwu “biakwute Kraịst, ka e mee kwa ka unu zuo oke n’ime ya” (Moro. 10:32). Tọọnụ nti n’ala, ma bịakwute m, Aịsa. 55:3. Bịakwute nụ m unu ndị na-adọgbu onwe unu n’ọrụ, Mat. 11:28. Kweenụ ka ụmụ-ntakịrị bịakwute m, Mat. 19:14. Ọbụrụ na Onye ọbụla ga-eso m n’azụ, ya jụ onwe ya, Luk 9:23. Onye na-abịakwute m agụụ a gaghị agụ ya, Jọn 6:35. Kraịst na-akpọ mmadụ nile ka ha bịakwute ya, 2 Nif. 26:33. Bịakwute m ka a zọpụta unu, 3 Nif. 12:20. Bịakwute Kraịst, Moro. 10:32. Kpọọ mmadụ nile oku ibịakwute Kraịst, OznỌd. 20:59. Unu ga-abịakwute m ma mkpụrụ obi unu ga-adị ndụ, OznỌd. 45:46.