Idee mmiri n’oge Noa Hụ kwa Eke na Ogwurugwu; Noa, Onye-isi ezi-na-ụlọ nke Bible; Ụgbọ N’oge Noa mmiri kpuchiri ụwa ebe o zuru oke. Nke a bụụrụ ime ụwa baptism na bụrụ akara nke nsacha (1 Pita 3:20–21). Chineke ga-eweta idee mmiri nile n’elu ụwa, ibibi anụ arụ nile, Jen. 6:17 (Moses 7:34, 43, 50–52; 8:17, 30). Mmiri nile nke idee mmiri wee di n’elu ụwa, Jen. 7:10. Chineke wee tinye eke na ogwurugwu dịka ihe iriba-ama nke ọgbụgba-ndụ ahụ, Jen. 9:9–17. Mgbe mmiri ahụ nile laghachasiworo azụ ala nke Amerika ghọrọ ala nke a họọrọ karịa, Ita 13:2. Ajọọ-mmadụ ga-agabiga n’ime ide mmiri ahụ, Moses 7:38; 8:24.