Nwanne nwanyị Hụ kwa Nwanne nwoke, Ụmụnna ndị nwoke; Nwoke, ndị nwoke Dịka ụmụ nke Nna anyị nke Elu-igwe, ndị nwoke nile na ndị nwanyị bụ ụmụnne nwoke na ụmụnne nwanyị nke mụọ. N’ime Nzukọ-nsọ ndị otu ndịnyom na ndị-enyi nke Nzukọ-nsọ ka a na-akpọkarị ụmụnne ndị nwanyị. Onye ọbụla na-eme ihe nke Nna m bi n’elu-igwe na-achọ, onye ahụ bụ nwa nne m nwoke na nwanne m nwanyị, Mat. 12:50 (Mak 3:35). Iwu nile na-achị nkwupụta nke mmehie nile n’etiti ụmụnne nwoke nile na ụmụnne nwanyị nile n’ime Nzukọ-nsọ ka e wepụtara, OznỌd. 42:88–93.