Enyemaka niile nke Ọmụmụ ihe
Onyinye nile nke Mụọ


Onyinye nile nke Mụọ

Ngọzi nile nke mụọ pụrụ iche nke Onye-nwe na-enye ndị nile tozuru-oke maka ọdị mma nke ha na maka ha iji na-agọzi ndị ọzọ. Maka nkọwa nke ọma banyere onyinye nile nke mụọ, mụa Ozizi na Ọgbụgba-ndụ nile 46:11–33; 1 Ndị Kọrịnt 12:1–12; Moronaị 10:8–18.