Set Hụ kwa Adam N’ime Testament Ochie nwa-nwoke ezi-omume nke Adam na Iv. Set bụụrụ onye zuru-oke, na oyiyi ya bụụrụ na ọ dịka oyiyi nna ya siri dị kpọm kwem, OznỌd. 107:42–43 (Jen. 5:3). Set nọọrọ n’etiti ndị ahụ nile dị ukwuu n’ime ụwa mụọ, OznỌd. 138:40. Chineke kpughere onwe ya nye Set, Moses 6:1–3, 8–14.